Jeremaya 50:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ya mere, ụmụ okorobịa ya ga-ada n’ámá ya dị iche iche,+ a ga-egbukwa ndị agha ya niile n’ụbọchị ahụ,”+ ka Jehova kwuru. Jeremaya 51:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 A ga-egbu ha n’ala ndị Kaldia,+ a ga-emerụkwa ha ahụ́ nke ukwuu n’okporo ámá ya dị iche iche.+ Abụ Ákwá 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nwa okoro na agadi+ atọgbọrọwo n’ala, n’okporo ámá.+E jiriwo mma agha gbuo ụmụ agbọghọ m na ụmụ okorobịa m.+I gbuwo ha n’ụbọchị iwe gị.+ I gbuwo ha+ n’enweghị ọmịiko.+
30 Ya mere, ụmụ okorobịa ya ga-ada n’ámá ya dị iche iche,+ a ga-egbukwa ndị agha ya niile n’ụbọchị ahụ,”+ ka Jehova kwuru.
21 Nwa okoro na agadi+ atọgbọrọwo n’ala, n’okporo ámá.+E jiriwo mma agha gbuo ụmụ agbọghọ m na ụmụ okorobịa m.+I gbuwo ha n’ụbọchị iwe gị.+ I gbuwo ha+ n’enweghị ọmịiko.+