Abụ Ọma 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ị baworo mba dị iche iche mba,+ i bibiwo onye ajọ omume.+I hichapụwo aha ha ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Aịzaya 33:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị mmadụ na-agba ọsọ mgbe ha nụrụ mkpọtụ ọgba aghara.+ A na-achụsasị mba dị iche iche mgbe i biliri ọtọ.+
5 Ị baworo mba dị iche iche mba,+ i bibiwo onye ajọ omume.+I hichapụwo aha ha ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+
3 Ndị mmadụ na-agba ọsọ mgbe ha nụrụ mkpọtụ ọgba aghara.+ A na-achụsasị mba dị iche iche mgbe i biliri ọtọ.+