Abụ Ọma 46:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mba dị iche iche gbara aghara,+ alaeze dị iche iche makwara jijiji;O mere ka a nụ ụda olu ya, ụwa ewee gbazee.+ Abụ Ọma 68:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 68 Ka Chineke bilie,+ ka a chụsaa ndị iro ya,+Ka ndị kpọrọ ya oké asị gbaa ọsọ n’ihi ya.+ Aịzaya 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mba dị iche iche+ ga-eme mkpọtụ dị ka mkpọtụ nke ọtụtụ mmiri. Ọ ga-abara ha mba,+ ha ga-agbagakwa n’ebe dị anya. A ga-achụkwa ha ọsọ dị ka igbogbo ọka dị n’ugwu nke ifufe na-ebugharị, dịkwa ka ogwu nke ifufe bu agba gburugburu mgbe ifufe na-efe.+
6 Mba dị iche iche gbara aghara,+ alaeze dị iche iche makwara jijiji;O mere ka a nụ ụda olu ya, ụwa ewee gbazee.+
13 Mba dị iche iche+ ga-eme mkpọtụ dị ka mkpọtụ nke ọtụtụ mmiri. Ọ ga-abara ha mba,+ ha ga-agbagakwa n’ebe dị anya. A ga-achụkwa ha ọsọ dị ka igbogbo ọka dị n’ugwu nke ifufe na-ebugharị, dịkwa ka ogwu nke ifufe bu agba gburugburu mgbe ifufe na-efe.+