Ọnụ Ọgụgụ 10:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ọ na-erukwa na mgbe Igbe ahụ malitere njem, Mozis na-asị: “Jehova, biko, bilie chụsasịa ndị iro gị;+ ka ndị kpọrọ gị oké asị sikwa n’ihu gị gbaa ọsọ.”+ Abụ Ọma 44:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Bilie nyere anyị aka,+Napụtakwa anyị n’ihi obiọma* gị.+
35 Ọ na-erukwa na mgbe Igbe ahụ malitere njem, Mozis na-asị: “Jehova, biko, bilie chụsasịa ndị iro gị;+ ka ndị kpọrọ gị oké asị sikwa n’ihu gị gbaa ọsọ.”+