Abụ Ọma 26:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma mụ onwe m ga-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe nke m.+Napụta m+ ma meere m amara.+ Abụ Ọma 130:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka Izrel na-echere Jehova.+N’ihi na Jehova nwere obiọma,*+Mgbapụta dị ukwuu dịkwa n’aka ya.+