Abụ Ọma 86:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, dị mma,+ dịkwa njikere ịgbaghara mmehie;+Obiọma* ị na-egosi ndị na-akpọku gị dị ukwuu.+ Ndị Rom 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 E mesịrị nwee Iwu+ ahụ ka njehie wee dị ọtụtụ.+ Ma n’ebe mmehie+ dị ọtụtụ, obiọma na-erughịrị mmadụ+ dị ọtụtụ ọbụna karị.
5 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, dị mma,+ dịkwa njikere ịgbaghara mmehie;+Obiọma* ị na-egosi ndị na-akpọku gị dị ukwuu.+
20 E mesịrị nwee Iwu+ ahụ ka njehie wee dị ọtụtụ.+ Ma n’ebe mmehie+ dị ọtụtụ, obiọma na-erughịrị mmadụ+ dị ọtụtụ ọbụna karị.