Abụ Ọma 130:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka Izrel na-echere Jehova.+N’ihi na Jehova nwere obiọma,*+Mgbapụta dị ukwuu dịkwa n’aka ya.+ Ndị Rom 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na “onye ọ bụla nke na-akpọku aha Jehova ka a ga-azọpụta.”+