Ilu 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụrụ na ha ana-asị: “Soro anyị gaa. Ka anyị gaa zoo wee wụfuo ọbara.+ Ka anyị gaa zoo chebiri ndị aka ha dị ọcha, n’enweghị ihe kpatara ya.+ 2 Timoti 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ha ga-ewepụkwa ntị ha ka ha ghara ịnụ eziokwu ahụ, ebe a ga-eme ka ha chigharịa gewe akụkọ ụgha.+
11 Ọ bụrụ na ha ana-asị: “Soro anyị gaa. Ka anyị gaa zoo wee wụfuo ọbara.+ Ka anyị gaa zoo chebiri ndị aka ha dị ọcha, n’enweghị ihe kpatara ya.+