1 Samuel 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ Ilaị bụ ndị ikom na-abaghị n’ihe;+ ha amaghị Jehova.+ 1 Ndị Eze 21:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Meekwanụ ka ndị ikom abụọ+ ndị na-abaghị n’ihe+ nọdụ n’ihu ya, ka ha gbagidekwa ya akaebe,+ sị: ‘Ị bụrụ Chineke na eze ọnụ!’+ Kpọpụtanụ ya, jiri nkume tụgbuo ya.”+ Jud 19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị a bụ ndị na-akpata nkewa,+ ndị anụ ahụ́ na-achị,+ ndị na-ejighị ihe ime mmụọ kpọrọ ihe.+
10 Meekwanụ ka ndị ikom abụọ+ ndị na-abaghị n’ihe+ nọdụ n’ihu ya, ka ha gbagidekwa ya akaebe,+ sị: ‘Ị bụrụ Chineke na eze ọnụ!’+ Kpọpụtanụ ya, jiri nkume tụgbuo ya.”+