Abụ Ọma 42:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mkpụrụ obi m, gịnị mere i ji daa mbà,+Gịnịkwa mere i ji agba ghara ghara n’ime m?+Chere Chineke,+N’ihi na m ka ga-enye ya otuto dị ka onye na-enye m nzọpụta dị ukwuu.+ Aịzaya 16:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụ ya mere ime afọ m ji na-eme mkpọtụ dị ka ụbọ akwara n’ihi Moab,+ ime ahụ́ m na-emekwa mkpọtụ n’ihi Kia-hareset.+
5 Mkpụrụ obi m, gịnị mere i ji daa mbà,+Gịnịkwa mere i ji agba ghara ghara n’ime m?+Chere Chineke,+N’ihi na m ka ga-enye ya otuto dị ka onye na-enye m nzọpụta dị ukwuu.+
11 Ọ bụ ya mere ime afọ m ji na-eme mkpọtụ dị ka ụbọ akwara n’ihi Moab,+ ime ahụ́ m na-emekwa mkpọtụ n’ihi Kia-hareset.+