Abụ Ọma 55:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Obi m nọ n’oké ihe mgbu n’ime m,+Ụjọ ọnwụ atụwala m.+ Mak 14:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 O wee sị ha: “Ọ na-ewute mkpụrụ obi m nke ukwuu,+ ọbụna ruo ọnwụ. Nọrọnụ n’ebe a, na-echenụ nche.”+
34 O wee sị ha: “Ọ na-ewute mkpụrụ obi m nke ukwuu,+ ọbụna ruo ọnwụ. Nọrọnụ n’ebe a, na-echenụ nche.”+