Abụ Ọma 42:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mkpụrụ obi m, gịnị mere i ji daa mbà,+Gịnịkwa mere i ji agba ghara ghara n’ime m?+Chere Chineke,+N’ihi na m ka ga-enye ya otuto dị ka onye na-enye m nzọpụta dị ukwuu.+ Abụ Ọma 43:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mkpụrụ obi m, gịnị mere i ji daa mbà,+Gịnịkwa mere i ji na-agba ghara ghara n’ime m?Chere Chineke,+N’ihi na m ka ga-enye ya otuto dị ka onye na-enye m nzọpụta dị ukwuu nakwa dị ka Chineke m.+ Jọn 12:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ dị ihe na-echegbu mkpụrụ obi m ugbu a,+ gịnịkwa ka m ga-ekwu? Nna, zọpụta m n’oge awa a.+ Otú o sina dị, ọ bụ nke a mere m ji bịaruo n’oge awa a.
5 Mkpụrụ obi m, gịnị mere i ji daa mbà,+Gịnịkwa mere i ji agba ghara ghara n’ime m?+Chere Chineke,+N’ihi na m ka ga-enye ya otuto dị ka onye na-enye m nzọpụta dị ukwuu.+
5 Mkpụrụ obi m, gịnị mere i ji daa mbà,+Gịnịkwa mere i ji na-agba ghara ghara n’ime m?Chere Chineke,+N’ihi na m ka ga-enye ya otuto dị ka onye na-enye m nzọpụta dị ukwuu nakwa dị ka Chineke m.+
27 Ọ dị ihe na-echegbu mkpụrụ obi m ugbu a,+ gịnịkwa ka m ga-ekwu? Nna, zọpụta m n’oge awa a.+ Otú o sina dị, ọ bụ nke a mere m ji bịaruo n’oge awa a.