Abụ Ọma 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụdọ ọnwụ gbara m gburugburu;+Oké idei mmiri nke ndị na-abaghị n’ihe nọkwa na-emenye m ụjọ.+ Abụ Ọma 116:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ụdọ ọnwụ gbara m gburugburu,+Anọ m n’ọnọdụ ọjọọ dị ka à ga-asị na m nọ na Shiol.+M nọ na-enwe ahụhụ na iru uju.+ Aịzaya 38:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mụ onwe m sịrị: “N’etiti ụbọchị ndụ m ka m ga-abanye n’ọnụ ụzọ ámá+ Shiol.A ga-anapụ m afọ ndụ m fọrọ afọ.”+
3 Ụdọ ọnwụ gbara m gburugburu,+Anọ m n’ọnọdụ ọjọọ dị ka à ga-asị na m nọ na Shiol.+M nọ na-enwe ahụhụ na iru uju.+
10 Mụ onwe m sịrị: “N’etiti ụbọchị ndụ m ka m ga-abanye n’ọnụ ụzọ ámá+ Shiol.A ga-anapụ m afọ ndụ m fọrọ afọ.”+