23 bụ́ sọlfọ na nnu+ na ọkụ,+ nke mere na a gaghị akụ ihe n’ala ya dum, ihe agaghịkwa epulite na ya, ahịhịa ndụ agaghịkwa epu na ya, dị ka mgbe a kwaturu Sọdọm na Gọmọra,+ Adma+ na Zeboyim,+ bụ́ ndị Jehova ji iwe na ọnụma kwatuo;+
11 “‘M kwaturu ala unu, dị ka mụ onwe m bụ́ Chineke kwaturu Sọdọm na Gọmọra.+ Unu wee dị ka nkụ a lọpụtara n’ọkụ;+ ma unu alọghachikwuteghị m,’+ ka Jehova kwuru.