Jenesis 19:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jehova wee mee ka sọlfọ na ọkụ si n’ebe Jehova nọ, n’eluigwe, zokwasị Sọdọm, zokwasịkwa Gọmọra.+ Ezikiel 25:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M ga-emekwa ihe e kpere n’ikpe n’ime Moab;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+ Emọs 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘“N’ihi nnupụisi atọ nke Moab nupụrụ+ nakwa n’ihi nnupụisi anọ o nupụrụ, m gaghị eme ka ọ laghachi azụ, n’ihi na ọ gbara ọkpụkpụ eze Idọm ọkụ ka ọ ghọọ laịm.+
2 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘“N’ihi nnupụisi atọ nke Moab nupụrụ+ nakwa n’ihi nnupụisi anọ o nupụrụ, m gaghị eme ka ọ laghachi azụ, n’ihi na ọ gbara ọkpụkpụ eze Idọm ọkụ ka ọ ghọọ laịm.+