Jeremaya 48:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Anyị anụwo banyere nganga Moab+—ọ dị mpako nke ukwuu—banyere mbuli ọ na-ebuli onwe ya elu na nganga ya na mpako ya na obi ya nke dị elu.”+ Ezikiel 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ebe ọ bụ na Moab+ na Sia+ asịwo: “Lee! Ụlọ Juda dị nnọọ ka mba niile ọzọ,”+ Zefanaya 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Anụwo m nkọcha Moab+ na-akọcha ndị m, nụkwa mkparị ụmụ Amọn+ na-akparị ha, ha na-ebulikwa onwe ha elu megide ókèala ha.
29 “Anyị anụwo banyere nganga Moab+—ọ dị mpako nke ukwuu—banyere mbuli ọ na-ebuli onwe ya elu na nganga ya na mpako ya na obi ya nke dị elu.”+
8 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ebe ọ bụ na Moab+ na Sia+ asịwo: “Lee! Ụlọ Juda dị nnọọ ka mba niile ọzọ,”+
8 “Anụwo m nkọcha Moab+ na-akọcha ndị m, nụkwa mkparị ụmụ Amọn+ na-akparị ha, ha na-ebulikwa onwe ha elu megide ókèala ha.