Aịzaya 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ̀ bụ na Kalno+ adịghị ka Kakemish?+ Ọ̀ bụ na Hemat+ adịghị ka Apad?+ Ọ̀ bụ na Sameria+ adịghị ka Damaskọs?+ Aịzaya 36:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ka Hezekaya wee ghara ịrafu unu,+ sị, ‘Jehova ga-anapụta anyị.’ Ò nwetụwo chi ọ bụla n’ime chi mba dị iche iche napụtara ala ya n’aka eze Asiria?+
9 Ọ̀ bụ na Kalno+ adịghị ka Kakemish?+ Ọ̀ bụ na Hemat+ adịghị ka Apad?+ Ọ̀ bụ na Sameria+ adịghị ka Damaskọs?+
18 ka Hezekaya wee ghara ịrafu unu,+ sị, ‘Jehova ga-anapụta anyị.’ Ò nwetụwo chi ọ bụla n’ime chi mba dị iche iche napụtara ala ya n’aka eze Asiria?+