2 Ndị Eze 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Eze Asiria wee gbagote ibuso ala ahụ dum agha, gbagotekwa Sameria wee nọchibido+ ya ruo afọ atọ. 2 Ndị Eze 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha wee weghara ya+ mgbe afọ atọ gwụchara; n’afọ nke isii nke ọchịchị Hezekaya, ya bụ, n’afọ nke itoolu nke ọchịchị Hoshia eze Izrel, e weghaara Sameria.+
10 Ha wee weghara ya+ mgbe afọ atọ gwụchara; n’afọ nke isii nke ọchịchị Hezekaya, ya bụ, n’afọ nke itoolu nke ọchịchị Hoshia eze Izrel, e weghaara Sameria.+