32 ruo mgbe m ga-abịa kpọrọ unu laa n’ala nke dị ka ala unu,+ ala ọka na mmanya ọhụrụ, ala achịcha+ na ubi vaịn,+ ala osisi oliv mmanụ+ na ala mmanụ aṅụ; unu ga-anọrọkwa ndụ wee ghara ịnwụ. Unu egekwala Hezekaya ntị, n’ihi na ọ na-arafu unu, na-asị, ‘Jehova ga-anapụta anyị.’+