Ilu 24:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nwa m, rachaa mmanụ aṅụ, n’ihi na ọ dị mma; ka mmanụ aṅụ dị ụtọ nke si n’ụgbụgbọ ya dịrị n’okpo ọnụ gị.+
13 Nwa m, rachaa mmanụ aṅụ, n’ihi na ọ dị mma; ka mmanụ aṅụ dị ụtọ nke si n’ụgbụgbọ ya dịrị n’okpo ọnụ gị.+