Jeremaya 48:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “‘Ọ̀ bụ na Izrel aghọghị ihe ị na-akwa emo?+ Ka à hụrụ ya n’etiti ndị ohi?+ N’ihi na ị na-efufe isi mgbe ọ bụla ị na-ekwu okwu megide ya. Ezikiel 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ebe ọ bụ na Moab+ na Sia+ asịwo: “Lee! Ụlọ Juda dị nnọọ ka mba niile ọzọ,”+
27 “‘Ọ̀ bụ na Izrel aghọghị ihe ị na-akwa emo?+ Ka à hụrụ ya n’etiti ndị ohi?+ N’ihi na ị na-efufe isi mgbe ọ bụla ị na-ekwu okwu megide ya.
8 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ebe ọ bụ na Moab+ na Sia+ asịwo: “Lee! Ụlọ Juda dị nnọọ ka mba niile ọzọ,”+