Zefanaya 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “Anụla m nkọcha Moab na-akọcha ndị m,+ nụkwa mkparị ụmụ Amọn na-akparị ha.+ Ha kwara ndị m emo, tuokwa ọnụ na ha ga-eweghara ala ha.”+ Zefanaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:8 Ụlọ Nche,2/15/2001, p. 203/1/1996, p. 11-12, 14
8 “Anụla m nkọcha Moab na-akọcha ndị m,+ nụkwa mkparị ụmụ Amọn na-akparị ha.+ Ha kwara ndị m emo, tuokwa ọnụ na ha ga-eweghara ala ha.”+