10 N’ehihie ma ọ bụ n’abalị, a gaghị emenyụ ya emenyụ; anwụrụ ọkụ ya ga na-akwụgo ruo mgbe ebighị ebi.+ Ọ ga-abụ ebe kpọrọ nkụ site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ;+ ruo mgbe niile ebighị ebi, ọ dịghị onye ga-esi na ya gafee.+
33 “Hezọ+ ga-aghọ ọgba nkịta ọhịa,+ ọ ga-atọgbọrọkwa n’efu ruo mgbe ebighị ebi. Ọ dịghị onye ga-ebi n’ime ya. Ọ dịghịkwa nwa nke mmadụ ga-ebi n’ime ya dị ka ọbịa.”+