Jeremaya 49:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere Kida+ na alaeze Hezọ,+ bụ́ ndị Nebukadreza eze Babịlọn meriri:+ “Bilienụ gaa Kida bukọrọ ihe ụmụ ndị Ebe Ọwụwa Anyanwụ.+
28 Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere Kida+ na alaeze Hezọ,+ bụ́ ndị Nebukadreza eze Babịlọn meriri:+ “Bilienụ gaa Kida bukọrọ ihe ụmụ ndị Ebe Ọwụwa Anyanwụ.+