Jenesis 25:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị a bụ aha ụmụ Ishmel, n’aha n’aha, dị ka usoro ọmụmụ ezinụlọ ha si dị: Nebeyọt+ bụ́ ọkpara Ishmel, na Kida+ na Adbiel na Mibsam+ 1 Ihe E Mere 1:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị a bụ ndị si n’usoro ọmụmụ ha: Nebeyọt+ bụ́ ọkpara Ishmel na Kida+ na Adbiel na Mibsam,+ Aịzaya 42:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ka ala ịkpa+ na obodo ndị dị na ya na ógbè dị iche iche ndị Kida bi tie mkpu.+ Ka ndị bi na nkume dị elu+ tie mkpu ọṅụ. Ka ndị mmadụ nọrọ n’elu ugwu dị iche iche tisie mkpu ike. Jeremaya 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “‘Ma, gaanụ n’ala ndị dị n’ụsọ osimiri nke ndị Kitim+ wee hụrụ. Ee, ziganụ ozi ọbụna na Kida+ ka unu wee tụlee nke ọma mata ma ụdị ihe a ò metụla.+ Ezikiel 27:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị Arab+ na ndị isi Kida+ niile bụ ndị na-erere gị ahịa. Ha na-erere gị ụmụ ebule na ebule na mkpi.+
13 Ndị a bụ aha ụmụ Ishmel, n’aha n’aha, dị ka usoro ọmụmụ ezinụlọ ha si dị: Nebeyọt+ bụ́ ọkpara Ishmel, na Kida+ na Adbiel na Mibsam+
11 Ka ala ịkpa+ na obodo ndị dị na ya na ógbè dị iche iche ndị Kida bi tie mkpu.+ Ka ndị bi na nkume dị elu+ tie mkpu ọṅụ. Ka ndị mmadụ nọrọ n’elu ugwu dị iche iche tisie mkpu ike.
10 “‘Ma, gaanụ n’ala ndị dị n’ụsọ osimiri nke ndị Kitim+ wee hụrụ. Ee, ziganụ ozi ọbụna na Kida+ ka unu wee tụlee nke ọma mata ma ụdị ihe a ò metụla.+
21 Ndị Arab+ na ndị isi Kida+ niile bụ ndị na-erere gị ahịa. Ha na-erere gị ụmụ ebule na ebule na mkpi.+