Jenesis 28:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi ya, Isọ gakwuuru Ishmel wee lụrụ Mehalat ada Ishmel nwa Ebreham, bụ́ nwanne nwaanyị Nebeyọt, ma e wezụga nwunye ya ndị ọzọ.+ Aịzaya 60:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 A ga-achịkọta ìgwè ewu na atụrụ niile nke Kida+ n’ebe ị nọ. Ebule ndị si Nebeyọt+ ga-ejere gị ozi.+ Ha ga-agbagote n’elu ebe ịchụàjà m,+ a ga-anabatakwa ha, m ga-achọkwa ọmarịcha ụlọ m mma.+
9 N’ihi ya, Isọ gakwuuru Ishmel wee lụrụ Mehalat ada Ishmel nwa Ebreham, bụ́ nwanne nwaanyị Nebeyọt, ma e wezụga nwunye ya ndị ọzọ.+
7 A ga-achịkọta ìgwè ewu na atụrụ niile nke Kida+ n’ebe ị nọ. Ebule ndị si Nebeyọt+ ga-ejere gị ozi.+ Ha ga-agbagote n’elu ebe ịchụàjà m,+ a ga-anabatakwa ha, m ga-achọkwa ọmarịcha ụlọ m mma.+