Jenesis 25:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị a bụ aha ụmụ Ishmel, n’aha n’aha, dị ka usoro ọmụmụ ezinụlọ ha si dị: Nebeyọt+ bụ́ ọkpara Ishmel, na Kida+ na Adbiel na Mibsam+ 1 Ihe E Mere 1:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị a bụ ndị si n’usoro ọmụmụ ha: Nebeyọt+ bụ́ ọkpara Ishmel na Kida+ na Adbiel na Mibsam,+ Abụ Solomọn 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Ụmụ nwaanyị Jeruselem,+ abụ m nwa agbọghọ ojii, ma, m mara mma, m dị ka ụlọikwuu ndị Kida,+ ma, m dị ka ákwà ụlọikwuu+ Sọlọmọn. Aịzaya 60:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 A ga-achịkọta ìgwè ewu na atụrụ niile nke Kida+ n’ebe ị nọ. Ebule ndị si Nebeyọt+ ga-ejere gị ozi.+ Ha ga-agbagote n’elu ebe ịchụàjà m,+ a ga-anabatakwa ha, m ga-achọkwa ọmarịcha ụlọ m mma.+
13 Ndị a bụ aha ụmụ Ishmel, n’aha n’aha, dị ka usoro ọmụmụ ezinụlọ ha si dị: Nebeyọt+ bụ́ ọkpara Ishmel, na Kida+ na Adbiel na Mibsam+
5 “Ụmụ nwaanyị Jeruselem,+ abụ m nwa agbọghọ ojii, ma, m mara mma, m dị ka ụlọikwuu ndị Kida,+ ma, m dị ka ákwà ụlọikwuu+ Sọlọmọn.
7 A ga-achịkọta ìgwè ewu na atụrụ niile nke Kida+ n’ebe ị nọ. Ebule ndị si Nebeyọt+ ga-ejere gị ozi.+ Ha ga-agbagote n’elu ebe ịchụàjà m,+ a ga-anabatakwa ha, m ga-achọkwa ọmarịcha ụlọ m mma.+