Abụ Ọma 120:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Efuola m, n’ihi na ebiriwo m dị ka ọbịa na Mishek!+Ebiriwo m n’ụlọikwuu m mara n’etiti ụlọikwuu ndị Kida.+ Jeremaya 49:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere Kida+ na alaeze Hezọ,+ bụ́ ndị Nebukadreza eze Babịlọn meriri:+ “Bilienụ gaa Kida bukọrọ ihe ụmụ ndị Ebe Ọwụwa Anyanwụ.+ Ezikiel 27:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị Arab+ na ndị isi Kida+ niile bụ ndị na-erere gị ahịa. Ha na-erere gị ụmụ ebule na ebule na mkpi.+
5 Efuola m, n’ihi na ebiriwo m dị ka ọbịa na Mishek!+Ebiriwo m n’ụlọikwuu m mara n’etiti ụlọikwuu ndị Kida.+
28 Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere Kida+ na alaeze Hezọ,+ bụ́ ndị Nebukadreza eze Babịlọn meriri:+ “Bilienụ gaa Kida bukọrọ ihe ụmụ ndị Ebe Ọwụwa Anyanwụ.+
21 Ndị Arab+ na ndị isi Kida+ niile bụ ndị na-erere gị ahịa. Ha na-erere gị ụmụ ebule na ebule na mkpi.+