2 Ihe E Mere 17:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụfọdụ ndị Filistia na-ewetara Jehọshafat onyinye,+ na-atụkwara ya ụtụ ego.+ Ndị Arab+ na-akpụtakwara ya ewu na atụrụ, ya bụ, puku ebule asaa na narị asaa nakwa puku mkpi asaa na narị asaa.+
11 Ụfọdụ ndị Filistia na-ewetara Jehọshafat onyinye,+ na-atụkwara ya ụtụ ego.+ Ndị Arab+ na-akpụtakwara ya ewu na atụrụ, ya bụ, puku ebule asaa na narị asaa nakwa puku mkpi asaa na narị asaa.+