2 Ndị Eze 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma Misha+ eze Moab ghọrọ onye na-akpa atụrụ, ọ na-ejikwa otu narị puku ụmụ atụrụ na otu narị puku ebule a na-akpachaghị ajị akwụ eze Izrel ụgwọ.
4 Ma Misha+ eze Moab ghọrọ onye na-akpa atụrụ, ọ na-ejikwa otu narị puku ụmụ atụrụ na otu narị puku ebule a na-akpachaghị ajị akwụ eze Izrel ụgwọ.