Abụ Solomọn 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Ụmụ nwaanyị Jeruselem,+ abụ m nwa agbọghọ ojii, ma, m mara mma, m dị ka ụlọikwuu ndị Kida,+ ma, m dị ka ákwà ụlọikwuu+ Sọlọmọn. Jeremaya 49:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere Kida+ na alaeze Hezọ,+ bụ́ ndị Nebukadreza eze Babịlọn meriri:+ “Bilienụ gaa Kida bukọrọ ihe ụmụ ndị Ebe Ọwụwa Anyanwụ.+
5 “Ụmụ nwaanyị Jeruselem,+ abụ m nwa agbọghọ ojii, ma, m mara mma, m dị ka ụlọikwuu ndị Kida,+ ma, m dị ka ákwà ụlọikwuu+ Sọlọmọn.
28 Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere Kida+ na alaeze Hezọ,+ bụ́ ndị Nebukadreza eze Babịlọn meriri:+ “Bilienụ gaa Kida bukọrọ ihe ụmụ ndị Ebe Ọwụwa Anyanwụ.+