Jeremaya 50:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ya mere, anụ ọhịa ndị bi n’ebe mmiri na-adịghị na anụ ndị na-agbọ ụja ga-ebi, enyí nnụnụ ga-ebikwa na ya;+ mmadụ agaghị ebi n’ime ya ọzọ, ọ gaghịkwa adị site n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.”+
39 Ya mere, anụ ọhịa ndị bi n’ebe mmiri na-adịghị na anụ ndị na-agbọ ụja ga-ebi, enyí nnụnụ ga-ebikwa na ya;+ mmadụ agaghị ebi n’ime ya ọzọ, ọ gaghịkwa adị site n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.”+