Abụ Ọma 76:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Gị onwe gị bụ onye a na-atụ egwu,+Ònye pụrụ iguzo n’ihu gị n’ihi oké iwe gị?+ Jeremaya 49:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Lee! Otu onye ga-efeli ma fedata n’ike dị ka ugo wee buru ihe,+ ọ ga-agbasakwa nku ya iburu Bọzra;+ n’ụbọchị ahụ, obi ndị dike nke Idọm ga-adị ka obi nwaanyị ime na-eme.”+
22 Lee! Otu onye ga-efeli ma fedata n’ike dị ka ugo wee buru ihe,+ ọ ga-agbasakwa nku ya iburu Bọzra;+ n’ụbọchị ahụ, obi ndị dike nke Idọm ga-adị ka obi nwaanyị ime na-eme.”+