Jeremaya 14:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova wee sị m: “Ọ bụ amụma ụgha ka ndị amụma na-ebu n’aha m.+ Ọ bụghị m dunyere ha, enyeghịkwa m ha iwu, agwaghịkwa m ha okwu.+ Ọhụụ ụgha na ịgba afa na ihe na-abaghị uru+ na aghụghọ nke dị n’obi ha ka ha ji na-eburu unu amụma.+ Jeremaya 28:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee! M ga-ewepụ gị n’elu ala. Ị ga-anwụ n’afọ a,+ n’ihi na i jiriwo oké nnupụisi kwuo okwu megide Jehova.’”+ Jeremaya 29:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ‘ọ bụ amụma ụgha ka ha na-eburu unu n’aha m. Ọ bụghị m dunyere ha,’+ ka Jehova kwuru.”’”
14 Jehova wee sị m: “Ọ bụ amụma ụgha ka ndị amụma na-ebu n’aha m.+ Ọ bụghị m dunyere ha, enyeghịkwa m ha iwu, agwaghịkwa m ha okwu.+ Ọhụụ ụgha na ịgba afa na ihe na-abaghị uru+ na aghụghọ nke dị n’obi ha ka ha ji na-eburu unu amụma.+
16 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee! M ga-ewepụ gị n’elu ala. Ị ga-anwụ n’afọ a,+ n’ihi na i jiriwo oké nnupụisi kwuo okwu megide Jehova.’”+