Diuterọnọmi 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “‘Otú ọ dị, onye amụma nke ji mpako were aha m kwuo ihe m na-enyeghị ya iwu ka o kwuo,+ ma ọ bụ nke kwuru okwu n’aha chi ọzọ,+ onye amụma ahụ ga-anwụ.+ 1 Samuel 2:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Nke a ga-abụkwara gị ihe ịrịba ama nke ga-abịakwasị ụmụ gị abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas:+ N’otu ụbọchị ka ha abụọ ga-anwụ.+
20 “‘Otú ọ dị, onye amụma nke ji mpako were aha m kwuo ihe m na-enyeghị ya iwu ka o kwuo,+ ma ọ bụ nke kwuru okwu n’aha chi ọzọ,+ onye amụma ahụ ga-anwụ.+
34 Nke a ga-abụkwara gị ihe ịrịba ama nke ga-abịakwasị ụmụ gị abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas:+ N’otu ụbọchị ka ha abụọ ga-anwụ.+