Jeremaya 28:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi ihe a i mere, Jehova kwuru, sị, ‘M ga-eme ka ị nwụọ. Ị ga-anwụ n’afọ a, n’ihi na i mere ka ndị mmadụ nupụrụ Jehova isi.’”+
16 N’ihi ihe a i mere, Jehova kwuru, sị, ‘M ga-eme ka ị nwụọ. Ị ga-anwụ n’afọ a, n’ihi na i mere ka ndị mmadụ nupụrụ Jehova isi.’”+