Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 13:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 Ma, a ga-egbu onye amụma ahụ ma ọ bụ ọrọ nrọ ahụ+ n’ihi na ọ gbara unu ume ka unu nupụrụ Jehova bụ́ Chineke unu isi, bụ́ onye kpọpụtara unu n’Ijipt ma napụta unu n’ebe unu nọ na-agba ohu.* Ọ chọrọ ime ka unu hapụ ihe Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu iwu ka unu na-eme. Unu ga-ewepụkwa ihe ọjọọ n’obodo unu.+

  • Diuterọnọmi 18:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 “‘Ọ bụrụ na mpako emee ka onye amụma ọ bụla jiri aha m kwuo ihe m na-enyeghị ya iwu ka o kwuo ma ọ bụ jiri aha chi ọzọ kwuo okwu, onye amụma ahụ ga-anwụ.+

  • Jeremaya 29:32
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 32 Jehova kwuru, sị, ‘M ga-ata Shemaya onye Nehelam na ụmụ ya ahụhụ. E nweghị onye si n’ezinụlọ ya ga-adị ndụ. Ọ gaghị ahụ ihe ọma m ga-emere ndị m, n’ihi na o mere ka ndị mmadụ nupụrụ Jehova isi.’ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.”’”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya