Ọrụ Ndịozi 26:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ka i meghee anya ha,+ ka i mee ka ha si n’ọchịchịrị+ gaa n’ìhè,+ sikwa n’ikike Setan+ gakwuru Chineke, ka e wee gbaghara ha mmehie ha,+ ka ha wee nwetakwa ihe nketa+ n’etiti ndị e doro nsọ+ site n’inwe okwukwe n’ebe m nọ.’ Ndị Rom 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Chi ejimiwo; chi abọwala.+ Ya mere, ka anyị yipụ ọrụ ndị dịịrị ọchịchịrị,+ ka anyị yirikwa ngwá ọgụ+ nke ìhè. Ndị Efesọs 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 n’ihi na unu bụbu ọchịchịrị,+ ma ugbu a unu bụ ìhè+ n’ime Onyenwe anyị. Na-ejenụ ije dị ka ụmụ nke ìhè,
18 ka i meghee anya ha,+ ka i mee ka ha si n’ọchịchịrị+ gaa n’ìhè,+ sikwa n’ikike Setan+ gakwuru Chineke, ka e wee gbaghara ha mmehie ha,+ ka ha wee nwetakwa ihe nketa+ n’etiti ndị e doro nsọ+ site n’inwe okwukwe n’ebe m nọ.’
12 Chi ejimiwo; chi abọwala.+ Ya mere, ka anyị yipụ ọrụ ndị dịịrị ọchịchịrị,+ ka anyị yirikwa ngwá ọgụ+ nke ìhè.
8 n’ihi na unu bụbu ọchịchịrị,+ ma ugbu a unu bụ ìhè+ n’ime Onyenwe anyị. Na-ejenụ ije dị ka ụmụ nke ìhè,