Aịzaya 30:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ndị sịrị ndị na-ahụ ụzọ, ‘Unu ahụzila ụzọ,’ ndị sịkwara ndị na-ahụ ọhụụ, ‘Unu ahụzilara anyị ihe ziri ezi n’ọhụụ.+ Na-agwanụ anyị okwu na-atọ anyị ụtọ; na-ahụnụ ihe aghụghọ n’ọhụụ.+ Ezikiel 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 n’ihi na, n’ezie, ha eduhiewo ndị m, na-asị, “Udo dị!” mgbe udo na-adịghị,+ e nwekwara onye na-ewu ahụ́ ụlọ, ma n’efu+ ka ndị na-ete ya nzụ na-ete ya.’+
10 ndị sịrị ndị na-ahụ ụzọ, ‘Unu ahụzila ụzọ,’ ndị sịkwara ndị na-ahụ ọhụụ, ‘Unu ahụzilara anyị ihe ziri ezi n’ọhụụ.+ Na-agwanụ anyị okwu na-atọ anyị ụtọ; na-ahụnụ ihe aghụghọ n’ọhụụ.+
10 n’ihi na, n’ezie, ha eduhiewo ndị m, na-asị, “Udo dị!” mgbe udo na-adịghị,+ e nwekwara onye na-ewu ahụ́ ụlọ, ma n’efu+ ka ndị na-ete ya nzụ na-ete ya.’+