Aịzaya 30:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ha na-asị ndị na-ahụ ọhụụ, ‘Unu ahụzila ọhụụ,’Na-asịkwa ndị amụma, ‘Unu ebuzirila anyị ihe bụ́ eziokwu n’amụma.+ Na-agwanụ anyị ihe ga-atọ anyị ụtọ ịnụ. Na-agwanụ anyị ihe dị mma ná ntị n’agbanyeghị na ọ bụghị ihe unu hụrụ n’ọhụụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:10 Amụma Aịsaịa I, p. 306
10 Ha na-asị ndị na-ahụ ọhụụ, ‘Unu ahụzila ọhụụ,’Na-asịkwa ndị amụma, ‘Unu ebuzirila anyị ihe bụ́ eziokwu n’amụma.+ Na-agwanụ anyị ihe ga-atọ anyị ụtọ ịnụ. Na-agwanụ anyị ihe dị mma ná ntị n’agbanyeghị na ọ bụghị ihe unu hụrụ n’ọhụụ.+