Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 16:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ma Esa wesoro onye ọhụ ụzọ ahụ iwe wee tụkpuo ya n’ụlọ ọtọsị,+ n’ihi na o wesoro ya oké iwe n’ihi ihe a.+ Esa wee malite ichi+ ụfọdụ n’ime ndị ala ya ọnụ n’ala n’oge ahụ.

  • 2 Ihe E Mere 18:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Eze Izrel wee sị Jehọshafat:+ “A ka nwere otu nwoke+ a ga-esi n’ọnụ ya jụọ Jehova ase, ma akpọrọ m ya asị,+ n’ihi na ọ dịghị eburu m amụma ihe ọma kama ọ bụ amụma ihe ọjọọ+ ka ọ na-eburu m ụbọchị ya niile. Ọ bụ Mịkaya nwa Imla.”+ Otú ọ dị, Jehọshafat sịrị: “Eze, ekwula otú ahụ.”+

  • 2 Ihe E Mere 24:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 O wee na-ezigara ha ndị amụma+ iji mee ka ha lọghachikwute Jehova; ha wee na-agba àmà megide ha, ma ha egeghị ha ntị.+

  • Jeremaya 11:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru megide ndị Anatọt+ bụ́ ndị na-achọ mkpụrụ obi m, ndị na-asị: “Ebula amụma n’aha Jehova,+ ka ị ghara ịnwụ n’aka anyị”;

  • Jeremaya 26:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ndị nchụàjà na ndị amụma wee malite ịgwa ndị isi na mmadụ niile, sị: “E kwesịrị ịma nwoke a ikpe ọnwụ,+ n’ihi na o buru amụma ihe unu ji ntị unu nụ banyere obodo a.”+

  • Ọrụ Ndịozi 4:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ka o sina dị, ka o wee ghara ịgbasakwu n’ebe niile n’etiti ndị mmadụ, ka anyị yie ha egwu ma gwa ha ka ha ghara ịgwakwa onye ọ bụla okwu ma ọlị n’aha a.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya