Jeremaya 11:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’ihi ya, e nwere ihe Jehova kwuru gbasara ndị Anatọt+ bụ́ ndị na-achọ igbu m,* ndị na-asịkwa: “Ebula amụma n’aha Jehova,+ ka anyị ghara igbu gị.”
21 N’ihi ya, e nwere ihe Jehova kwuru gbasara ndị Anatọt+ bụ́ ndị na-achọ igbu m,* ndị na-asịkwa: “Ebula amụma n’aha Jehova,+ ka anyị ghara igbu gị.”