Ilu 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ịdọ aka ná ntị bụ ihe ọjọọ n’anya onye na-ahapụ ụzọ;+ onye ọ bụla nke kpọrọ ịba mba asị ga-anwụ.+ Ilu 27:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ịba mba+ nke pụtara ìhè dị mma karịa ịhụnanya e zochiri ezochi. Aịzaya 30:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ndị sịrị ndị na-ahụ ụzọ, ‘Unu ahụzila ụzọ,’ ndị sịkwara ndị na-ahụ ọhụụ, ‘Unu ahụzilara anyị ihe ziri ezi n’ọhụụ.+ Na-agwanụ anyị okwu na-atọ anyị ụtọ; na-ahụnụ ihe aghụghọ n’ọhụụ.+ Jeremaya 38:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị isi wee gwa eze, sị: “Biko, ka e gbuo nwoke a,+ n’ihi na ọ na-akụda ndị agha fọdụrụ n’obodo a aka, tinyere mmadụ niile, site n’ịgwa ha ihe ndị a ọ na-agwa ha.+ N’ihi na nwoke a achọghị ka ndị a nwee udo kama ọ bụ ka ọdachi dakwasị ha.”
10 ndị sịrị ndị na-ahụ ụzọ, ‘Unu ahụzila ụzọ,’ ndị sịkwara ndị na-ahụ ọhụụ, ‘Unu ahụzilara anyị ihe ziri ezi n’ọhụụ.+ Na-agwanụ anyị okwu na-atọ anyị ụtọ; na-ahụnụ ihe aghụghọ n’ọhụụ.+
4 Ndị isi wee gwa eze, sị: “Biko, ka e gbuo nwoke a,+ n’ihi na ọ na-akụda ndị agha fọdụrụ n’obodo a aka, tinyere mmadụ niile, site n’ịgwa ha ihe ndị a ọ na-agwa ha.+ N’ihi na nwoke a achọghị ka ndị a nwee udo kama ọ bụ ka ọdachi dakwasị ha.”