Levitikọs 26:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “‘Ma ọ bụrụ na unu anọgide na-eje ije imegide m ma ghara ịchọ ige m ntị, aghaghị m itikwu unu ihe okpukpu asaa, dị ka mmehie unu si dị.+ Ilu 1:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’ihi na ọ bụ nnupụisi+ nke ndị na-amaghị ihe ga-egbu ha,+ ọ bụkwa ejighị ihe kpọrọ ihe nke ndị nzuzu ga-ala ha n’iyi.+ Ilu 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 I wee sị: “Lee otú m si kpọ ịdọ aka ná ntị asị,+ otú obi m sikwa leda ọbụna ịba mba anya!+ Ilu 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Onye na-ejigide ịdọ aka ná ntị bụ ụzọ nke na-eduba ná ndụ,+ ma onye na-ahapụ ịdọ aka ná ntị na-akpata ifu ụzọ.+
21 “‘Ma ọ bụrụ na unu anọgide na-eje ije imegide m ma ghara ịchọ ige m ntị, aghaghị m itikwu unu ihe okpukpu asaa, dị ka mmehie unu si dị.+
32 N’ihi na ọ bụ nnupụisi+ nke ndị na-amaghị ihe ga-egbu ha,+ ọ bụkwa ejighị ihe kpọrọ ihe nke ndị nzuzu ga-ala ha n’iyi.+
17 Onye na-ejigide ịdọ aka ná ntị bụ ụzọ nke na-eduba ná ndụ,+ ma onye na-ahapụ ịdọ aka ná ntị na-akpata ifu ụzọ.+