1 Ndị Eze 18:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee ruo na ngwa ngwa Ehab hụrụ Ịlaịja, Ehab sịrị ya ozugbo ahụ: “Ọ̀ bụ gị bụ onye a, onye na-ewetara Izrel nsogbu?”+
17 O wee ruo na ngwa ngwa Ehab hụrụ Ịlaịja, Ehab sịrị ya ozugbo ahụ: “Ọ̀ bụ gị bụ onye a, onye na-ewetara Izrel nsogbu?”+