2 Ihe E Mere 18:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Unu ga-asịkwa, ‘Nke a bụ ihe eze kwuru: “Tụbanụ onye a n’ụlọ mkpọrọ,+ na-enyekwanụ ya obere ihe oriri+ na obere mmiri ruo mgbe m lọtara n’udo.”’”+ Ekliziastis 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 n’ihi na okwu eze dị ike;+ ònyekwa nwere ike ịsị ya: ‘Gịnị ka ị na-eme?’”
26 Unu ga-asịkwa, ‘Nke a bụ ihe eze kwuru: “Tụbanụ onye a n’ụlọ mkpọrọ,+ na-enyekwanụ ya obere ihe oriri+ na obere mmiri ruo mgbe m lọtara n’udo.”’”+