2 Ihe E Mere 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma Esa wesoro onye ọhụ ụzọ ahụ iwe wee tụkpuo ya n’ụlọ ọtọsị,+ n’ihi na o wesoro ya oké iwe n’ihi ihe a.+ Esa wee malite ichi+ ụfọdụ n’ime ndị ala ya ọnụ n’ala n’oge ahụ. Jeremaya 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Pash-họ wee tie Jeremaya onye amụma ihe+ ma tinye ya n’ọtọsị+ dị n’Ọnụ Ụzọ Ámá Mgbago nke Benjamin, nke dị n’ụlọ Jehova. Ọrụ Ndịozi 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha wee jide ndịozi ahụ ma tụba ha n’ụlọ mkpọrọ ọha mmadụ.+
10 Ma Esa wesoro onye ọhụ ụzọ ahụ iwe wee tụkpuo ya n’ụlọ ọtọsị,+ n’ihi na o wesoro ya oké iwe n’ihi ihe a.+ Esa wee malite ichi+ ụfọdụ n’ime ndị ala ya ọnụ n’ala n’oge ahụ.
2 Pash-họ wee tie Jeremaya onye amụma ihe+ ma tinye ya n’ọtọsị+ dị n’Ọnụ Ụzọ Ámá Mgbago nke Benjamin, nke dị n’ụlọ Jehova.