Aịzaya 30:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ndị sịrị ndị na-ahụ ụzọ, ‘Unu ahụzila ụzọ,’ ndị sịkwara ndị na-ahụ ọhụụ, ‘Unu ahụzilara anyị ihe ziri ezi n’ọhụụ.+ Na-agwanụ anyị okwu na-atọ anyị ụtọ; na-ahụnụ ihe aghụghọ n’ọhụụ.+ Emọs 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “‘Ma unu nọ na-enye ndị Naziraịt mmanya ka ha ṅụọ.+ Unu nyekwara ndị amụma iwu, sị: “Unu ebula amụma.”+ Emọs 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ugbu a, nụrụ okwu Jehova, ‘Ị̀ na-asị: “Ebula amụma na a ga-eme Izrel ihe,+ ekwukwala na a ga-eme+ ụlọ Aịzik ihe ọ bụla”?
10 ndị sịrị ndị na-ahụ ụzọ, ‘Unu ahụzila ụzọ,’ ndị sịkwara ndị na-ahụ ọhụụ, ‘Unu ahụzilara anyị ihe ziri ezi n’ọhụụ.+ Na-agwanụ anyị okwu na-atọ anyị ụtọ; na-ahụnụ ihe aghụghọ n’ọhụụ.+
12 “‘Ma unu nọ na-enye ndị Naziraịt mmanya ka ha ṅụọ.+ Unu nyekwara ndị amụma iwu, sị: “Unu ebula amụma.”+
16 Ugbu a, nụrụ okwu Jehova, ‘Ị̀ na-asị: “Ebula amụma na a ga-eme Izrel ihe,+ ekwukwala na a ga-eme+ ụlọ Aịzik ihe ọ bụla”?