Diuterọnọmi 32:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ntụziaka m ga na-atasị dị ka mmiri ozuzo,+Okwu m ga na-adasị dị ka igirigi,+Dị ka mmiri nke na-avụsị n’elu ahịhịa,+Dịkwa ka mmiri nke na-ezosi ike n’elu ahịhịa ndụ.+ Maịka 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Unu ekwula ihe ọ bụla.+ Ha na-ekwu okwu. Ha agaghị ekwu ihe ọ bụla banyere ihe ndị a. Mmechuihu agaghị apụ apụ.+
2 Ntụziaka m ga na-atasị dị ka mmiri ozuzo,+Okwu m ga na-adasị dị ka igirigi,+Dị ka mmiri nke na-avụsị n’elu ahịhịa,+Dịkwa ka mmiri nke na-ezosi ike n’elu ahịhịa ndụ.+
6 Unu ekwula ihe ọ bụla.+ Ha na-ekwu okwu. Ha agaghị ekwu ihe ọ bụla banyere ihe ndị a. Mmechuihu agaghị apụ apụ.+