Ezikiel 21:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nwa nke mmadụ, chee ihu na Jeruselem ma kwuo okwu+ megide ebe ndị dị nsọ,+ buokwa amụma ihe a ga-eme ala Izrel.+ Ọrụ Ndịozi 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka o sina dị, ka o wee ghara ịgbasakwu n’ebe niile n’etiti ndị mmadụ, ka anyị yie ha egwu ma gwa ha ka ha ghara ịgwakwa onye ọ bụla okwu ma ọlị n’aha a.”+
2 “Nwa nke mmadụ, chee ihu na Jeruselem ma kwuo okwu+ megide ebe ndị dị nsọ,+ buokwa amụma ihe a ga-eme ala Izrel.+
17 Ka o sina dị, ka o wee ghara ịgbasakwu n’ebe niile n’etiti ndị mmadụ, ka anyị yie ha egwu ma gwa ha ka ha ghara ịgwakwa onye ọ bụla okwu ma ọlị n’aha a.”+